Ọrụ Ndịozi 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ya mere, anyị na-ezite Judas na Saịlas,+ ka ha wee jirikwa okwu ọnụ kọọ otu ihe ahụ.+ Ọrụ Ndịozi 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe ahụ, ụmụnna zipụrụ Pọl ozugbo ka ọ garuo oké osimiri;+ ma Saịlas na Timoti nọgidere n’ebe ahụ.
14 Mgbe ahụ, ụmụnna zipụrụ Pọl ozugbo ka ọ garuo oké osimiri;+ ma Saịlas na Timoti nọgidere n’ebe ahụ.