Ọrụ Ndịozi 18:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma mgbe Saịlas+ na Timoti+ si Masedonia gbadata, Pọl malitere iji oge ya niile na-ekwusa okwu Chineke, na-agwa ndị Juu ihe gosiri na Jizọs bụ Kraịst.+ Ọrụ Ndịozi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 18:5 Ịgba Àmà, p. 151 Ozi Alaeze,4/2001, p. 3 Ụlọ Nche,7/1/1991, p. 28
5 Ma mgbe Saịlas+ na Timoti+ si Masedonia gbadata, Pọl malitere iji oge ya niile na-ekwusa okwu Chineke, na-agwa ndị Juu ihe gosiri na Jizọs bụ Kraịst.+