3 na-akọwa ma jiri ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ na-egosi na ọ dị mkpa ka Kraịst taa ahụhụ,+ ka o sikwa ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ na-asị: “Ọ bụ onye a bụ Kraịst,+ ya bụ, Jizọs a, onye m na-ekwusara unu.”
23 Ya na ha wee yie otu ụbọchị, ha bịakwutekwara ya n’ebe obibi ya n’ọnụ ọgụgụ ka ukwuu. O wee kọwaara ha okwu ahụ site n’ịgba àmà nke ọma banyere alaeze Chineke,+ sitekwa n’iwu Mozis+ nakwa n’Akwụkwọ Ndị Amụma+ ọ gwara ha okwu na-eru n’obi banyere Jizọs, malite n’ụtụtụ ruo anyasị.