Ọrụ Ndịozi 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na o kwusiri okwu ike, gosi nke ọma n’ihu ọha na ihe ndị Juu na-ekwu ezighị ezi, ebe o si n’Akwụkwọ Nsọ+ gosi na Jizọs bụ Kraịst.+ Ndị Galeshia 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu ndị Galeshia na-amaghị ihe, ọ̀ bụ onye duhiere unu,+ unu ndị e mere ka o doo anya nke ọma na a kpọgidere Jizọs Kraịst n’osisi?+
28 n’ihi na o kwusiri okwu ike, gosi nke ọma n’ihu ọha na ihe ndị Juu na-ekwu ezighị ezi, ebe o si n’Akwụkwọ Nsọ+ gosi na Jizọs bụ Kraịst.+
3 Unu ndị Galeshia na-amaghị ihe, ọ̀ bụ onye duhiere unu,+ unu ndị e mere ka o doo anya nke ọma na a kpọgidere Jizọs Kraịst n’osisi?+