Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 49:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+

  • Diuterọnọmi 18:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Jehova bụ́ Chineke gị ga-esi n’etiti ụmụnne gị họpụtara gị onye amụma nke dị ka mụ onwe m—ya ka unu ga-ege ntị+—

  • Abụ Ọma 16:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+

      Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+

  • Aịzaya 7:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ya mere, Jehova ga-enye unu ihe ịrịba ama: Lee! Nwa agbọghọ ahụ+ ga-atụrụ ime,+ ọ ga-amụkwa nwa nwoke,+ ọ ga-agụ ya Ịmanuel.

  • Maịka 5:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Ma gị onwe gị, Betlehem Efrata,+ obodo kachasị nta n’obodo ndị dị na Juda,+ ọ bụ n’ime gị+ ka onye ga-aghọ onye ọchịchị n’Izrel ga-esi pụta wee bịakwute m,+ onye malitere n’oge ochie, n’oge a na-amaghị ama gara aga.+

  • Malakaị 3:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 “Lee! M na-ezite onye ozi m,+ ọ ga-edozikwa ụzọ n’ihu m.+ Na mberede, ezi Onyenwe unu,+ bụ́ onye unu na-achọ, ga-abịa n’ụlọ nsọ Ya,+ ya na onye ozi+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,+ onye unu nwere mmasị na ya.+ Lee! Ọ ga-abịa,” ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.+

  • Ọrụ Ndịozi 9:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Ma Sọl nọ na-enwetakwu ike, ma na-etinye ndị Juu bi na Damaskọs ná mgbagwoju anya ka ọ na-egosi n’ụzọ ezi uche dị na ya na onye a bụ Kraịst.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya