Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ. Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+ Mkpughe 11:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 E wee meghee ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke dị n’eluigwe,+ a hụkwara igbe+ ọgbụgba ndụ ya n’ebe nsọ+ nke ụlọ nsọ ya. Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbara, ala ọma jijiji mekwara, oké akụ́ mmiri ígwé dakwara.
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+
19 E wee meghee ebe nsọ nke ụlọ nsọ Chineke dị n’eluigwe,+ a hụkwara igbe+ ọgbụgba ndụ ya n’ebe nsọ+ nke ụlọ nsọ ya. Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbara, ala ọma jijiji mekwara, oké akụ́ mmiri ígwé dakwara.