Habakọk 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Derenụ duu n’ihu ya, unu ụwa dum!’”+ Ndị Hibru 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ onye na-ejere ọha mmadụ ozi n’ebe nsọ+ ahụ nakwa n’ezi ụlọikwuu ahụ, nke Jehova+ wuru, ọ bụghị mmadụ.+ Ndị Hibru 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Otú ọ dị, mgbe Kraịst bịara dị ka nnukwu onye nchụàjà+ nke ihe ọma ndị dị ugbu a, site n’ụlọikwuu ka ukwuu, nke zukwara okè karị, nke a na-ejighị aka rụọ, ya bụ, nke na-esighị n’ihe e kere eke nke ụwa a,+
2 Ọ bụ onye na-ejere ọha mmadụ ozi n’ebe nsọ+ ahụ nakwa n’ezi ụlọikwuu ahụ, nke Jehova+ wuru, ọ bụghị mmadụ.+
11 Otú ọ dị, mgbe Kraịst bịara dị ka nnukwu onye nchụàjà+ nke ihe ọma ndị dị ugbu a, site n’ụlọikwuu ka ukwuu, nke zukwara okè karị, nke a na-ejighị aka rụọ, ya bụ, nke na-esighị n’ihe e kere eke nke ụwa a,+