Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+ Abụ Ọma 84:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 84 Jehova nke ụsụụ ndị agha,+Lee ka m si hụ ụlọikwuu gị dị ebube n’anya!+ Ndị Hibru 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ezie, ụlọ ọ bụla nwere onye rụrụ ya, ma onye rụrụ ihe niile bụ Chineke.+
9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+