Abụ Ọma 76:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I si n’eluigwe mee ka a nụrụ okwu ikpe;+Ụwa tụrụ egwu wee nọrọ jụụ+ Zefanaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+ Zekaraya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anụ ahụ́ niile, derenụ duu n’ihu Jehova,+ n’ihi na o siwo n’ebe obibi ya dị nsọ+ bilie ime ihe.+
7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+