Abụ Ọma 76:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I si n’eluigwe mee ka a nụrụ okwu ikpe;+Ụwa tụrụ egwu wee nọrọ jụụ+ Habakọk 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Derenụ duu n’ihu ya, unu ụwa dum!’”+ Zekaraya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anụ ahụ́ niile, derenụ duu n’ihu Jehova,+ n’ihi na o siwo n’ebe obibi ya dị nsọ+ bilie ime ihe.+