2 Ihe E Mere 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Alaeze niile nke ala dị iche iche wee tụwa Chineke ụjọ+ mgbe ha nụrụ na Jehova ebusowo ndị iro Izrel agha.+ Zekaraya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Anụ ahụ́ niile, derenụ duu n’ihu Jehova,+ n’ihi na o siwo n’ebe obibi ya dị nsọ+ bilie ime ihe.+
29 Alaeze niile nke ala dị iche iche wee tụwa Chineke ụjọ+ mgbe ha nụrụ na Jehova ebusowo ndị iro Izrel agha.+