Jenesis 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ha kwaliri, oké ụjọ nke Chineke wee jide obodo ndị gbara ha gburugburu,+ nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa. 2 Ihe E Mere 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha bibikwara obodo niile gbara Gira gburugburu, n’ihi na ụjọ+ Jehova ji ha; ha wee bukọrọ ihe dị n’obodo niile ahụ, n’ihi na e nwere ọtụtụ ihe ha ga-akwara n’ime ha.+ 2 Ihe E Mere 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụjọ+ Jehova wee jide alaeze niile nke ala niile gbara Juda gburugburu. Ha ebusoghịkwa Jehọshafat agha.+
5 E mesịa, ha kwaliri, oké ụjọ nke Chineke wee jide obodo ndị gbara ha gburugburu,+ nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa.
14 Ha bibikwara obodo niile gbara Gira gburugburu, n’ihi na ụjọ+ Jehova ji ha; ha wee bukọrọ ihe dị n’obodo niile ahụ, n’ihi na e nwere ọtụtụ ihe ha ga-akwara n’ime ha.+
10 Ụjọ+ Jehova wee jide alaeze niile nke ala niile gbara Juda gburugburu. Ha ebusoghịkwa Jehọshafat agha.+