Jenesis 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ha kwaliri, oké ụjọ nke Chineke wee jide obodo ndị gbara ha gburugburu,+ nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa. Diuterọnọmi 11:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu unu.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ụjọ unu na egwu unu jide ndị bi n’ala+ dum unu ga-azọ ụkwụ na ya, dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa.
5 E mesịa, ha kwaliri, oké ụjọ nke Chineke wee jide obodo ndị gbara ha gburugburu,+ nke mere na ha achụrụghị ụmụ Jekọb gawa.
25 Ọ dịghị onye ga-eguzosi ike n’ihu unu.+ Jehova bụ́ Chineke unu ga-eme ka ụjọ unu na egwu unu jide ndị bi n’ala+ dum unu ga-azọ ụkwụ na ya, dị nnọọ ka o kwere unu ná nkwa.