Abụ Ọma 46:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+ Habakọk 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+ Derenụ duu n’ihu ya, unu ụwa dum!’”+ Zefanaya 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+
10 “Chịlienụ aka elu, maranụ na abụ m Chineke.+A ga-ebuli m elu n’etiti mba niile,+A ga-ebuli m elu n’ụwa.”+
7 Derenụ duu n’ihu Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova;+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso,+ n’ihi na Jehova akwadebewo àjà;+ o dowo ndị ọ kpọrọ òkù nsọ.+