Aịzaya 13:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Tienụ mkpu ákwá,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso!+ Ọ ga-abịa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ 2 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+
6 “Tienụ mkpu ákwá,+ n’ihi na ụbọchị Jehova dị nso!+ Ọ ga-abịa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+