Aịzaya 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere. Jeremaya 50:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova,+ ọ ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu kpamkpam.+ Onye ọ bụla na-agafere Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
18 Ha ga-eji ụta ha gbajaa ọbụna ụmụ okorobịa.+ Ha agaghị emere mkpụrụ nke afọ ebere;+ anya ha agaghịkwa emere ụmụ ndị Babịlọn ebere.
13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova,+ ọ ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu kpamkpam.+ Onye ọ bụla na-agafere Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+