-
Aịzaya 21:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 N’ihi na ọ bụ mma agha mere ha ji gbaa ọsọ, n’ihi mma agha a mịpụtara amịpụta, nakwa n’ihi ụta e kwere ekwe nakwa n’ihi otú agha si kpụrụ ọkụ n’ọnụ.
-