Aịzaya 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha ga na-aba mba n’elu ya n’ụbọchị ahụ dị ka mbigbọ oké osimiri.+ Mmadụ ga na-ele ala a anya, ma, lee! e nwere ọchịchịrị na-agbawa obi;+ ọbụna ìhè agbawo ọchịchịrị n’ihi mmiri nke na-ezokwasị ya. Jeremaya 51:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Oké osimiri erikpuwo Babịlọn. Ebili mmiri ya ekpuchiwo ya.+
30 Ha ga na-aba mba n’elu ya n’ụbọchị ahụ dị ka mbigbọ oké osimiri.+ Mmadụ ga na-ele ala a anya, ma, lee! e nwere ọchịchịrị na-agbawa obi;+ ọbụna ìhè agbawo ọchịchịrị n’ihi mmiri nke na-ezokwasị ya.