Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu;+Oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nọkwa na-emenye m ụjọ.+ Aịzaya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etojubiga ókè wee sọfere.+ Ọ ga-etoru n’olu.+ Ọ ga-agbasapụkwa nku ya+ jupụta ala gị dum, gị Ịmanuel!”+ Ezikiel 27:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘“Ọ bụ ná nnukwu mmiri ka ndị na-akwọ gị kwọrutere gị.+ Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ etikawo gị n’etiti oké osimiri.+ Daniel 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Mgbe izu iri isii na abụọ ahụ gasịrị, a ga-ebipụ Mesaya,+ ya agbara aka.+ “Ndị nke onye ndú ahụ na-abịanụ ga-ebibi+ obodo ahụ na ebe nsọ ahụ.+ Ọ bụkwa idei mmiri ka a ga-eji bibie ya. A ga na-alụ agha ruo ná ngwụsị; ihe e kpebiri bụ mbibi.+
8 sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etojubiga ókè wee sọfere.+ Ọ ga-etoru n’olu.+ Ọ ga-agbasapụkwa nku ya+ jupụta ala gị dum, gị Ịmanuel!”+
26 “‘“Ọ bụ ná nnukwu mmiri ka ndị na-akwọ gị kwọrutere gị.+ Ifufe nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ etikawo gị n’etiti oké osimiri.+
26 “Mgbe izu iri isii na abụọ ahụ gasịrị, a ga-ebipụ Mesaya,+ ya agbara aka.+ “Ndị nke onye ndú ahụ na-abịanụ ga-ebibi+ obodo ahụ na ebe nsọ ahụ.+ Ọ bụkwa idei mmiri ka a ga-eji bibie ya. A ga na-alụ agha ruo ná ngwụsị; ihe e kpebiri bụ mbibi.+