Aịzaya 30:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mmụọ ya dị ka iyi tojubigara ókè nke na-eru mmadụ n’olu,+ ka o jiri myọ+ yọchapụta mba dị iche iche dị ka ihe efu; ọ ga-ekenyekwa eriri nchịkwa+ nke na-eduhie mmadụ ụzọ n’agba nke ndị dị iche iche.+
28 Mmụọ ya dị ka iyi tojubigara ókè nke na-eru mmadụ n’olu,+ ka o jiri myọ+ yọchapụta mba dị iche iche dị ka ihe efu; ọ ga-ekenyekwa eriri nchịkwa+ nke na-eduhie mmadụ ụzọ n’agba nke ndị dị iche iche.+