2 Ndị Eze 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+ Abụ Ọma 32:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+
28 N’ihi na iwe ị na-eweso m+ na mbigbọ ị na-ebigbọ eruwo m ntị.+M ga-etinyekwa nko m n’imi gị, keekwa gị eriri m ji achịkwa ịnyịnya n’agbata egbugbere ọnụ gị abụọ,+M ga-eduru gị ka i si n’ụzọ ahụ i si bịa laghachi.”+
9 Unu emela dị ka à ga-asị na unu bụ ịnyịnya ma ọ bụ ịnyịnya ibu na-enweghị uche,+Nke a na-eji eriri ma ọ bụ ụdọ na-achịkwa+Tupu ya abịaruo gị nso.”+