Job 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya na-ezi anyị ihe+ karịa anụ ọhịa nke ụwa,+Na-emekwa ka anyị mara ihe karịa anụ ufe nke eluigwe. Ilu 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Apịpịa bụ maka ịnyịnya,+ eriri nchịkwa+ bụ maka ịnyịnya ibu, ụtarị bụkwa maka azụ ndị nzuzu.+ Jeremaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha.
11 Ọ bụ ya na-ezi anyị ihe+ karịa anụ ọhịa nke ụwa,+Na-emekwa ka anyị mara ihe karịa anụ ufe nke eluigwe.
6 Aṅawo m ntị+, anọwokwa m na-ege ntị.+ Otú ha si na-ekwu okwu ezighị ezi. Ọ dịghị onye na-echegharị n’ihe ọjọọ ya,+ sị, ‘Gịnị bụ ihe a m mere?’ Onye ọ bụla na-alaghachi n’ụzọ ndị ọzọ na-eso,+ dị ka ịnyịnya nke na-agbaga n’ọgbọ agha.