Abụ Ọma 94:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jaa, obi ụtọ na-adịrị dimkpa ị na-agbazi,+Na onye ị na-akụzikwara iwu gị,+ Aịzaya 48:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta gị,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị, Onye na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+ Onye na-eme ka i jee ije n’ụzọ i kwesịrị iso.+
12 Jaa, obi ụtọ na-adịrị dimkpa ị na-agbazi,+Na onye ị na-akụzikwara iwu gị,+ Aịzaya 48:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta gị,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị, Onye na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+ Onye na-eme ka i jee ije n’ụzọ i kwesịrị iso.+
17 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta gị,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ kwuru: “Mụ onwe m, Jehova, bụ Chineke gị, Onye na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+ Onye na-eme ka i jee ije n’ụzọ i kwesịrị iso.+