Abụ Ọma 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-enye amamihe;+ ihe ọmụma na nghọta na-esi n’ọnụ ya apụta.+ Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+
8 Iwu+ Jehova ziri ezi,+ na-eme ka obi ṅụrịa ọṅụ;+Ihe Jehova nyere n’iwu+ dị ọcha,+ na-eme ka anya na-enwu gbaa.+