Diuterọnọmi 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma unu achọghị ịgbago,+ unu malitekwara inupụ isi n’ihe Jehova bụ́ Chineke unu nyere n’iwu.+ 1 Samuel 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụrụ na unu atụọ egwu Jehova+ ma jeere ya ozi,+ rubekwa isi n’ihe o kwuru,+ unu agharakwa inupụ isi+ n’iwu Jehova, ma unu ma eze unu nke ga-achị unu ga-abụ ndị na-eso Jehova bụ́ Chineke unu. Abụ Ọma 111:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+
14 Ọ bụrụ na unu atụọ egwu Jehova+ ma jeere ya ozi,+ rubekwa isi n’ihe o kwuru,+ unu agharakwa inupụ isi+ n’iwu Jehova, ma unu ma eze unu nke ga-achị unu ga-abụ ndị na-eso Jehova bụ́ Chineke unu.
7 Eziokwu na ikpe ziri ezi ka e ji mara ọrụ aka ya;+ נ [Nun]Iwu ya niile bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+