Ọnụ Ọgụgụ 14:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nzukọ ahụ dum wee malite ibe ákwá, ha wee na-eti mkpu, na-akwakwa ákwá+ n’abalị ahụ dum. Ọnụ Ọgụgụ 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha gwara ibe ha, sị: “Ka anyị mee otu onye onyeisi, ka anyị laghachikwa n’Ijipt!”+ Abụ Ọma 106:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee leda ala ahụ mara mma anya;+Ha enweghị okwukwe n’okwu ya.+