Abụ Ọma 119:71 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 71 Ọ dị mma na e mekpara m ahụ́,+Ka m wee mụta ụkpụrụ gị.+ Ilu 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa m, ajụla ịdọ aka ná ntị Jehova;+ akpọkwala ịba mba ya asị,+ 1 Ndị Kọrịnt 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+ Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+
32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+
6 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị; n’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla ọ nabatara ịbụ nwa ya ihe.”+