Ilu 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nwa m, ajụla ịdọ aka ná ntị Jehova;+ akpọkwala ịba mba ya asị,+ Ndị Hibru 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+
5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+