Diuterọnọmi 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ bụkwa m ka Jehova nyere iwu n’oge ahụ ka m kụziere unu ụkpụrụ na mkpebi ikpe, ka unu wee na-edebe ha n’ala ahụ unu na-agafe inweta.+ Abụ Ọma 119:171 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 171 Ka ọnụ m kwupụta otuto dị ukwuu,+N’ihi na ị na-akụziri m ụkpụrụ gị.+
14 Ọ bụkwa m ka Jehova nyere iwu n’oge ahụ ka m kụziere unu ụkpụrụ na mkpebi ikpe, ka unu wee na-edebe ha n’ala ahụ unu na-agafe inweta.+