Ndị Hibru 12:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 n’ihi na ọ bụ ndị Jehova* hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị. N’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla o weere ka nwa ya ihe.”+
6 n’ihi na ọ bụ ndị Jehova* hụrụ n’anya ka ọ na-adọ aka ná ntị. N’eziokwu, ọ na-apịa onye ọ bụla o weere ka nwa ya ihe.”+