Job 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ bụ ya na-ezi anyị ihe+ karịa anụ ọhịa nke ụwa,+Na-emekwa ka anyị mara ihe karịa anụ ufe nke eluigwe.
11 Ọ bụ ya na-ezi anyị ihe+ karịa anụ ọhịa nke ụwa,+Na-emekwa ka anyị mara ihe karịa anụ ufe nke eluigwe.