Abụ Ọma 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị mere onye ajọ omume ji lelịa Chineke?+Ọ sịwo n’obi ya: “Ị gaghị eme ka a zaa ajụjụ.”+ Abụ Ọma 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+ Aịzaya 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya egbutu ihe isi, ka mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi, dị ka à ga-asị na mkpanaka na-efegharị ndị na-eweli ya elu, dị ka à ga-asị na mkpara na-ebuli mmadụ nke na-abụghị osisi elu?+
6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+
15 Anyụike ọ̀ ga-anyara onye ji ya egbutu ihe isi, ka mma e ji akwọ osisi ọ̀ ga-eche na ya ka onye ji ya akwọ osisi, dị ka à ga-asị na mkpanaka na-efegharị ndị na-eweli ya elu, dị ka à ga-asị na mkpara na-ebuli mmadụ nke na-abụghị osisi elu?+