Joshụa 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee sị Jọshụa: “Jehova enyefewo ala ahụ dum n’aka anyị.+ N’ihi ya, obi na-alọ ndị niile bi n’ala ahụ mmiri n’ihi anyị.”+ Emọs 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kpara ala a aka, o wee gbazee;+ ndị niile bi n’ime ya ga-eru uju;+ ọ ga-etokwa dị ka osimiri Naịl, talatakwa dị ka osimiri Naịl nke Ijipt.+
24 Ha wee sị Jọshụa: “Jehova enyefewo ala ahụ dum n’aka anyị.+ N’ihi ya, obi na-alọ ndị niile bi n’ala ahụ mmiri n’ihi anyị.”+
5 Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kpara ala a aka, o wee gbazee;+ ndị niile bi n’ime ya ga-eru uju;+ ọ ga-etokwa dị ka osimiri Naịl, talatakwa dị ka osimiri Naịl nke Ijipt.+