Abụ Ọma 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+ Maịka 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ugwu niile ga-agbaze n’okpuru ụkwụ ya,+ ndagwurugwu niile ga-agbawasị, dị ka mgbá aṅụ nke ọkụ gbazere,+ dị ka mmiri a wụpụrụ n’ebe kpọdara akpọda.
6 Mba dị iche iche gbara aghara,+ alaeze dị iche iche makwara jijiji;O mere ka a nụ ụda olu ya, ụwa ewee gbazee.+
4 Ugwu niile ga-agbaze n’okpuru ụkwụ ya,+ ndagwurugwu niile ga-agbawasị, dị ka mgbá aṅụ nke ọkụ gbazere,+ dị ka mmiri a wụpụrụ n’ebe kpọdara akpọda.