Ndị Ikpe 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu gbazere n’ihu Jehova,+Saịnaị+ nke a gbazere n’ihu Jehova,+ bụ́ Chineke Izrel.+ Abụ Ọma 97:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu dị iche iche gbazekwara dị ka mgbá aṅụ n’ihi Jehova,+N’ihi Onyenwe ụwa dum.+