Emọs 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ́ bụghị n’ihi nke a ka ala ga-ama jijiji,+ meekwa ka onye ọ bụla bi n’ime ya ruo uju?+ Ọ́ bụghịkwa n’ihi nke a ka ọ ga-eto dị ka osimiri Naịl, maliekwa elu ma talata dị ka osimiri Naịl nke Ijipt?’+
8 Ọ́ bụghị n’ihi nke a ka ala ga-ama jijiji,+ meekwa ka onye ọ bụla bi n’ime ya ruo uju?+ Ọ́ bụghịkwa n’ihi nke a ka ọ ga-eto dị ka osimiri Naịl, maliekwa elu ma talata dị ka osimiri Naịl nke Ijipt?’+