Emọs 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kpara ala a aka, o wee gbazee;+ ndị niile bi n’ime ya ga-eru uju;+ ọ ga-etokwa dị ka osimiri Naịl, talatakwa dị ka osimiri Naịl nke Ijipt.+
5 Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kpara ala a aka, o wee gbazee;+ ndị niile bi n’ime ya ga-eru uju;+ ọ ga-etokwa dị ka osimiri Naịl, talatakwa dị ka osimiri Naịl nke Ijipt.+