Aịzaya 30:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mmụọ* ya dị ka iyi toro eto nke na-eru mmadụ n’olu. Ọ ga-eji myọ yọchapụta mba dị iche iche ka ihe a ga-ebibi ebibi.* Ọ ga-ekenyekwa eriri n’agba ha+ dufuo ha. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:28 Amụma Aịsaịa I, p. 313, 315
28 Mmụọ* ya dị ka iyi toro eto nke na-eru mmadụ n’olu. Ọ ga-eji myọ yọchapụta mba dị iche iche ka ihe a ga-ebibi ebibi.* Ọ ga-ekenyekwa eriri n’agba ha+ dufuo ha.