Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 22:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Ike adịkwaghị m, adịzi m ka ibe eju,+

      E mewokwa ka ire m rapara n’ágbụ̀ m;+

      Ọ bụkwa n’ájá ọnwụ ka ị na-eme ka m nọrọ.+

  • Aịzaya 53:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 A kpụụrụ ya pụọ n’ihi na e gbochiri ikpe ziri ezi,+ kpeekwa ya ikpe mkpegbu; ònyekwa ga-echegbu onwe ya banyere ihe niile mere n’ọgbọ ya?+ N’ihi na e bipụrụ ya+ n’ala ndị dị ndụ.+ E tiri ya ihe+ n’ihi mmebi iwu nke ndị m.+

  • Aịzaya 53:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 N’ihi nke ahụ, m ga-ekenye ya òkè n’etiti ọtụtụ ndị,+ ọ bụkwa ya na ndị dike ga-eke ihe a kwatara n’agha,+ n’ihi na ọ wụpụụrụ ọnwụ mkpụrụ obi ya,+ a gụnyekwara ya ná ndị na-emebi iwu;+ ya onwe ya buuru mmehie ọtụtụ ndị,+ ọ gbachiteere ndị na-emebi iwu.+

  • Matiu 26:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Unu maara na abalị abụọ taa, a ga-eme ememme ngabiga,+ a ga-enyefekwa Nwa nke mmadụ ka a kpọgide ya n’osisi.”+

  • Luk 24:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ọ̀ bụ na ọ dịghị mkpa ka ihe ndị a mee Kraịst,+ ka ọ banyekwa n’ebube ya?”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 15:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 N’ihi na enyefere m unu, n’ime ihe ndị mbụ, ihe ahụ m natakwara,+ na Kraịst nwụrụ maka mmehie anyị dị ka Akwụkwọ Nsọ si kwuo;+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya