2 Ihe E Mere 28:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ikpeazụ, Tilgat-pilniza+ eze Asiria bịara buso ya agha wee mekpaa ya ahụ́,+ o meghịkwa ka ọ dị ike. Aịzaya 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ bịakwasịwo Ayat;+ ọ gaferela Migrọn; ọ kwasawo arịa ya na Mikmash.+
20 N’ikpeazụ, Tilgat-pilniza+ eze Asiria bịara buso ya agha wee mekpaa ya ahụ́,+ o meghịkwa ka ọ dị ike.