2 Ndị Eze 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Eze Asiria wee gbagote ibuso ala ahụ dum agha, gbagotekwa Sameria wee nọchibido+ ya ruo afọ atọ. Aịzaya 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eji agụba e goro ọrụ nke dị n’ógbè Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria,+ kpụọ gị isi na ajị ụkwụ, ọ ga-akpụkwa ọbụna ajị agba gị.+
20 “N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-eji agụba e goro ọrụ nke dị n’ógbè Osimiri Yufretis,+ bụ́ eze Asiria,+ kpụọ gị isi na ajị ụkwụ, ọ ga-akpụkwa ọbụna ajị agba gị.+