Jenesis 15:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+ 2 Ndị Eze 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya.
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ,+ o wee sị: “Ọ bụ mkpụrụ gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis:+
29 N’ụbọchị ya, Fero Niko+ eze Ijipt gbagotere wee bịakwute eze Asiria n’akụkụ osimiri Yufretis,+ Eze Josaya wee gaa izute ya;+ ma o gburu Josaya+ na Megido+ ngwa ngwa ọ hụrụ ya.