Luk 19:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+ Luk 21:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Mgbe unu hụkwara Jeruselem ka ụsụụ ndị agha ndị mara ụlọikwuu gbara ya gburugburu,+ mgbe ahụ maranụ na ime ka ọ tọgbọrọ n’efu adịwo nso.+
43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+
20 “Mgbe unu hụkwara Jeruselem ka ụsụụ ndị agha ndị mara ụlọikwuu gbara ya gburugburu,+ mgbe ahụ maranụ na ime ka ọ tọgbọrọ n’efu adịwo nso.+