Luk 19:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+
43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+