Jeremaya 51:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 ‘Ka ihe ike e mere m, meekwa ahụ́ m, dịrị n’isi Babịlọn!’ ka nwaanyị bi na Zayọn ga-ekwu.+ ‘Ka ọbara m dịrị n’isi ndị bi na Kaldia!’ ka Jeruselem ga-ekwu.”+
35 ‘Ka ihe ike e mere m, meekwa ahụ́ m, dịrị n’isi Babịlọn!’ ka nwaanyị bi na Zayọn ga-ekwu.+ ‘Ka ọbara m dịrị n’isi ndị bi na Kaldia!’ ka Jeruselem ga-ekwu.”+