Joel 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị,+ meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara,+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+ Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+
31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị,+ meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara,+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+
14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+