Ọpụpụ 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị dị iche iche ga-anụ ya,+ ha ga-ama jijiji;+Ime+ ga-eme ndị bi na Filistia. Diuterọnọmi 33:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+ Joshụa 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee sị ya: “Ọ bụ n’ala dị nnọọ anya+ ka ndị ohu gị si bịa n’ihi aha+ Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na anyị anụwo ude ya na ihe niile o mere n’Ijipt,+
26 Ọ dịghị onye dị ka ezi Chineke+ nke Jeshurọn,+Onye nọkwasịrị n’eluigwe dị ka ịnyịnya iji nyere gị aka,+Nakwa n’ígwé ojii n’ịdị ukwuu ya.+
9 Ha wee sị ya: “Ọ bụ n’ala dị nnọọ anya+ ka ndị ohu gị si bịa n’ihi aha+ Jehova bụ́ Chineke gị, n’ihi na anyị anụwo ude ya na ihe niile o mere n’Ijipt,+