1 Ndị Eze 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Tinyere onye mba ọzọ,+ onye na-esoghị ná ndị gị Izrel, onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị+ 2 Ihe E Mere 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Tinyere onye mba ọzọ, onye na-esoghị ná ndị gị Izrel,+ onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị dị ukwuu+ nakwa n’ihi aka gị dị ike+ nakwa n’ihi ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị,+ o wee bịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+ Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+
41 “Tinyere onye mba ọzọ,+ onye na-esoghị ná ndị gị Izrel, onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị+
32 “Tinyere onye mba ọzọ, onye na-esoghị ná ndị gị Izrel,+ onye sikwa n’ala dị anya bịa n’ihi aha gị dị ukwuu+ nakwa n’ihi aka gị dị ike+ nakwa n’ihi ogwe aka gị ị gbatịrị agbatị,+ o wee bịa chee ihu n’ụlọ a kpee ekpere,+