Abụ Ọma 68:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Kwuonụ na ọ bụ Chineke nwe ike.+Ọ bụ ya na-achị Izrel, ike ya dịkwa n’ígwé ojii.+ Abụ Ọma 93:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+ Abụ Ọma 104:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+
93 Jehova aghọwo eze!+O yi ịdị ukwuu dị ka uwe;+Jehova yi ike dị ka uwe—o kere ike n’úkwù ya.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+
3 Onye wukwasịrị ọnụ ụlọ ya nke dị n’elu n’ogidi e gwunyere na mmiri,+Onye ji ígwé ojii mere ụgbọ ịnyịnya,+Onye na-eje ije n’elu nku ifufe,+