Abụ Ọma 18:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+ Abụ Ọma 96:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+
15 E wee malite ịhụ ala mmiri anya,+E kpughekwara ntọala nke elu ala+Site n’ịba mba gị, Jehova, site n’ume nke si n’oghere imi gị.+
10 Kwuonụ n’etiti mba niile, sị: “Jehova aghọwo eze.+Elu ala guzosikwara ike nke na a pụghị ime ka ọ maa jijiji.+Ọ ga-eji ịkwụwa aka ọtọ kpechite ọnụ ndị dị iche iche.”+